Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 4:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēme ka oke-ehi ahu biarute ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute n'iru Jehova; ọ gēbikwasi aka-ya n'isi oke-ehi ahu, b͕u kwa oké-ehi ahu n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:4 na onodu