Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 4:35 Bible Nso (IGBOB)

abuba-ya nile ka ọ gēwezuga, dika anēwezuga abuba nwa-aturu n'ihe àjà nke àjà-udo: onye-nchu-àjà gēsure ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe-ichu-àjà, n'elu àjà-ọku nke Jehova: onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya nke ọ mehieworo, agāb͕aghara kwa ya ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:35 na onodu