Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 4:18 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēwere kwa ufọdu nime ọbara ahu tiye n'elu mpi nile nke ebe-ichu-aja nke di n'iru Jehova, nke di nime-ulo-ikwū nzute, ọ bu kwa ọbara nile ka ọ gāwusi na ntọ-ala ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku, nke di n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:18 na onodu