Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 22:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma nwa-nwanyi onye-nchu-àjà, mb͕e ọ bu nwanyi di-ya nwuru, ma-ọbu nwanyi achupuru achupu, ma o nweghi nkpuru, o we laghachi n'ulo nna-ya, dika mb͕e ọ di na nwata, ihe nime nri nna-ya ka o gēri: ma ọ dighi onye ala ọzọ ọ bula gēri ihe ọ bula nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:13 na onodu