Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 18:8 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom ahu we bilie, je: Joshua we nye ndi nēje ide ala ahu n'akwukwọ iwu, si, Jenu, jegharia n'ala nka, de ya n'akwukwọ, laghachikutem, m'gēfe-kwa-ra unu nzà n'ebe a n'iru Jehova, nime Shailo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 18

Echiche Joshua 18:8 na onodu