Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 17:18 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ugwu ahu ka i gēnwe; n'ihi na oké ọhia ka ọ bu, i gēb͕utu kwa ya, i gēnwe kwa ọpupu-ya nile: n'ihi na i gānapu ndi Kenean ala-ha, ọ bu ezie na ha nwere ub͕ọ-ala ígwè, ọ bu kwa ezie na ndi di ike ka ha bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:18 na onodu