Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 17:17 Bible Nso (IGBOB)

Joshua we gwa ulo Josef, bú Efraim na Manase, okwu, si, Ndi bara uba ka i bu, ọ bu kwa ike uku ka i nwere: i gaghi-enwe nání otù ihe-ife-nzà:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 17

Echiche Joshua 17:17 na onodu