Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 15:8 Bible Nso (IGBOB)

ókè-ala ahu we rigo na ndagwurugwu nwa Hinom rue akuku ndi Jebus n'akuku Ndida (ndida ahu bu Jerusalem): ókè-ala ahu we rigo rue elu ugwu ahu nke di n'iru ndagwurugwu Hinom n'akuku Ọdida-anyanwu, nke di na nsọtu ndagwurugwu Refaim n'akuku Ugwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 15

Echiche Joshua 15:8 na onodu