Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 15:20-23 Bible Nso (IGBOB)

20. Nka bu ihe-nketa nke ebo umu Juda dika ab͕uru nile ha si di.

21. Obodo nke di na nsọtu ebo umu Juda nwere n'akuku ókè-ala Edom nime Negeb bu Kabzeel, na Ida, na Jagua;

22. na Kina, na Dimona, na Adada;

23. na Kedesh, na Hezoa, na Itnan;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 15