Inyinya-ibu-ọhia, ò nēti nkpu n'elu ahihia ndu?Ma-ọbu ehi, ò nēti nkpu n'elu nri agwara agwara nye ya?