Àkpà-nwa gēchezọ ya, aru-ya gātọ ikpuru utọ n'oriri;Agaghi-echeta kwa ya ọzọ:Agānyaji kwa ajọ omume dika osisi.