Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 2:3 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Setan, Ì tukwasiwo obi-gi n'aru orùm, bú Job? na ọ dighi onye di ka ya n'uwa, ọ bu nwoke zuru okè, zi kwa ezi, nke nātu egwu Chineke, nēsi kwa n'ihe ọjọ wezuga onwe-ya: ọ nọ nējide kwa izu-okè-ya, ma i nākpalim imegide ya, iloda ya n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 2

Echiche Job 2:3 na onodu