Ọ dighi umu, ọ dighi kwa umu umu, ọ gēnwe n'etiti ndi-ya,Ọ dighi kwa onye fọduru n'ọnọdu-ọbìa-ya nile.