Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Job 14:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Madu nke nwayi muru,Ubọchi-ndu-ya di nkpunkpu, afọ ejuwo kwa ya n'ahuhu.

2. Dika okoko-osisi ka ọ putaworo, ewe nēbipu ya:O we nāb͕alaga dika onyinyo, ọ dighi-eguzo kwa.

3. Ọ̀ bu kwa n'aru onye a ka I megheworo anya-Gi,Me ka m'so Gi ba n'ikpé?

4. Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na ihe ọcha gāputa n'ihe ruru árú! ọ dighi otù ihe ọcha gāputa na ya.

5. Ebe ihe akara àkà ka ubọchi-ya nile bu, ọnu-ọgugu nke ọnwa-ya nile di n'aka-Gi,I mewo ókè-ya, ọ gaghi-agabiga kwa ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Job 14