Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 52:19 Bible Nso (IGBOB)

Ọkwa nile kwa, na ihe-igu-ọku nile, na ọkwa-nwusa nile, na ite nile, na ihe-idọba-oriọna nile, na ngaji nile, na iko nile; ihe nke bu ọla-edo, n'ọla-edo, na ihe nke bu ọla-ọcha, n'ọla-ọcha, onye-isi ndi-ob͕ū chipuru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 52

Echiche Jeremaia 52:19 na onodu