Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 51:58 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Mb͕idi nile nke Babilon nke sara mbara, agēme ka ha ghọ ebe dasiri adasi, ọzọ, ọnu-uzọ-ama-ya nile nke di elu, agēji ọku sure ha; ndi nile di iche iche gādọb͕u kwa onwe-ha n'ọlu n'efu, mba di iche iche gādọb͕u onwe-ha n'ọlu itiye n'ọku: ike ewe gwu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 51

Echiche Jeremaia 51:58 na onodu