Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 50:9 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na, le, Mu onwem gaje ikpọte me ka nkpọkọta mba uku di iche iche si n'ala Ugwu rigoputa imegide Babilon: ha gēdo kwa onwe-ha n'usoro megide ya; agēsi n'ebe ahu were ya: àkú nke usu ahu gādi ka nke dike nke bu ọ̀kà-uta; ọ gaghi-alaghachi azu n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50

Echiche Jeremaia 50:9 na onodu