Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 50:29 Bible Nso (IGBOB)

Menu ka ndi-ọb͕a-uta nuru izukọ imegide Babilon, bú ndi nile nāzọ uta ukwu ikwe ya; manu ulo-ikwū-unu imegide ya buruburu; ya ghara inwe ndi b͕apuru ab͕apu: kwughachinu ya ugwọ dika ọlu-ya si di; dika ihe nile si di nke o meworo, menu ya otú a: n'ihi na Jehova ka o meworo nganga megide, megide Onye Nsọ nke Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50

Echiche Jeremaia 50:29 na onodu