Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 50:21 Bible Nso (IGBOB)

Rigo megide ala Merataim, imegide ya, rigo kwa rue ndi bi na Pekod: b͕ue, wezuga kwa ka ebibie n'azu ha, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), me kwa dika ihe nile si di nke M'nyeworo gi n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50

Echiche Jeremaia 50:21 na onodu