Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 50:16 Bible Nso (IGBOB)

Bipunu ọgha-nkpuru nime Babilon, ya na onye nēji mma-iwe-ihe-ubi na mb͕e owuwe-ihe-ubi: n'iru mma-agha nēme ihe-ike ha gēche iru, onye ọ bula n'ebe ndi-ya nọ, ha gāb͕alaga kwa, onye ọ bula n'ala-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50

Echiche Jeremaia 50:16 na onodu