Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 50:11 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na unu nāṅuri ọṅu, n'ihi na unu nāṅuri ọṅu-agha, unu ndi nāpunara ihe-nketam ihe, n'ihi na unu nāwuli elu dika nwa-ab͕ọghọ-ehi nke nāzọcha ọka, unu nēbe kwa dika inyinya di ike;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 50

Echiche Jeremaia 50:11 na onodu