Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 34:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa Zedekaia, bú eze Juda, na ndi-isi-ya ka M'gēnye n'aka ndi-iro-ha, na n'aka ndi nāchọ ndu-ha, na n'aka usu-ndi-agha nke eze Babilon, ndi nēsi n'ebe unu nọ rigo la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 34

Echiche Jeremaia 34:21 na onodu