Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 32:42 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otú a ka Jehova siri: Dika M'meworo ka ihe ọjọ uku a nile biakute ndi nka, otú a ka Mu onwem nēme ka ezi ihe ahu nile biakwasi ha, bú nke Mu onwem nēkwu bayere ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:42 na onodu