Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 32:35 Bible Nso (IGBOB)

Ha we wue ebe nile di elu nke Beal, nke di na ndagwurugwu nwa Hinom, ime ka umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom si n'ọku gabigarue Molek; bú ihe nke M'nēnyeghi ha n'iwu, ọ bataghi kwa n'obim, ka ha we me ihe-árú a; ime ka Juda mehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:35 na onodu