Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 32:24 Bible Nso (IGBOB)

Le, obo-ihe ndia atuliri atuli, ha abiaruwo obodo a iwere ya; enyewo kwa obodo a n'aka ndi Kaldea ndi nēbuso ya agha, n'ihi mma-agha, na oké unwu, na ajọ ọria nēfe efe: ihe I kwuworo erèwo kwa; ma, le, I nāhu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:24 na onodu