Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 32:2 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ahu usu-ndi-agha eze Babilon nānọchigide Jerusalem n'agha: ma Jeremaia, bú onye-amuma, nọ ka onye eb͕ochibidoworo n'ogige ulo-nche, nke di n'ulo eze Juda.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 32

Echiche Jeremaia 32:2 na onodu