Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 10:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọla-ọcha di nke etisaworo mbadamba nke anēsi na Tashish weta, na ọla-edo nke sitere n'Ufaz, bú ọlu onye-ọ̀kà na nke aka onye-nnucha-ọla: ákwà anunu na ákwà ododo bu uwe-oyiyi-ha; ọlu nke ndi mara ihe ka ha nile bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 10

Echiche Jeremaia 10:9 na onodu