Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 9:10 Bible Nso (IGBOB)

na n'ebe anu nile ọ bula nke nwere nkpuru-obi di ndu di nke dinyere unu, nime anu-ufe, na nime anu-ulo, na nime anu-ọhia nile ọ bula nke uwa nke dinyere unu; bú nke sitere n'ihe nile nēsi n'ub͕ọ ahu puta, bú anu-ọhia nile ọ bula nke uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 9

Echiche Jenesis 9:10 na onodu