Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 38:16 Bible Nso (IGBOB)

O we si n'ije-ya wezuga onwe-ya jekuru ya n'uzọ, si, Biko, ngwa, ka m'bakuru gi: n'ihi na ọ maghi na nwunye nwa-ya ka ọ bu. Tema we si, Gini ka i gēnyem, ka i we bakurum?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 38

Echiche Jenesis 38:16 na onodu