Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 3:17 Bible Nso (IGBOB)

Adam ka Ọ sikwara, N'ihi na i gewo nti n'olu nwunye-gi, i we rie nkpuru sitere n'osisi ahu, nke M'nyere gi iwu bayere ya, si, Gi erila nkpuru sitere na ya: ihe anābu ọnu ka ala bu n'ihi gi; n'ihe-nb͕u ka i gēri ihe sitere na ya ubọchi nile nke ndu-gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 3

Echiche Jenesis 3:17 na onodu