Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 3:16 Bible Nso (IGBOB)

Nwayi ahu ka Ọ siri, M'gēme ka ihe-nb͕u-gi na itu-ime-gi ba uba nke-uku; n'ihe-nb͕u ka i gāmu umu; n'ebe di-gi nọ ka ọchichọ-gi gādi, ya onwe-ya gāchi kwa gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 3

Echiche Jenesis 3:16 na onodu