Onye nēkpuchi njehie-ya nile, ọ gaghi-agara ya:Ma onye nēkwuputa ha, nke nārapu kwa ha, agēnwe obi-ebere n'aru ya.