Ub͕ub͕ọ-manu-aṅu ka okwu-ọnu utọ nile bu,Nke nātọ nkpuru-obi utọ, buru kwa ihe nāgwọ ọkpukpu n'ọria.