Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ilu 14:34-35 Bible Nso (IGBOB)

34. Ezi omume nēbuli mba:Ma ihe-ihere nke ndi nile di iche iche ka nmehie bu.

35. Ihe orù nwere uche nātọ eze utọ:Ma nrubiga-ókè nke iwe-Ya gādi n'aru onye nēweta ihere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ilu 14