Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Hagai 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Hagai we si, Ọ buru na onye ruru árú site na madu nwuru anwu emetu ihe ọ bula n'ihe ndia, ọ̀ gāru árú? Ndi-nchu-àjà we za, si, Ọ gāru árú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hagai 2

Echiche Hagai 2:13 na onodu