Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Habakuk 3:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ̀ bu osimiri ka Jehova were oké iwe megide?Ọ̀ bu osimiri ka iwe-Gi nēmegide?Ma ọ̀ bu oké osimiri ka nrubiga-ókè nke iwe-Gi nēmegide?Na I nānọkwasi n'inyinya-Gi nile,N'ub͕ọ-ala-Gi nile nke bu nzọputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 3

Echiche Habakuk 3:8 na onodu