I jiwo nkpa-n'aka-ya dupue ndi-agha-ya isi:Bú ndi nābia dika oké ifufe ifesam:Obi-utọ-ha di ka agāsi na ha gaje iripia onye ewedara n'ala n'ebe-nzuzo.