Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Habakuk 2:5 Bible Nso (IGBOB)

E, ọzọ kwa, n'ihi na manya-vine-ya bu ihe-nghọb͕u, nwoke di nganga ka ọ bu nke nādighi-anọ kwa n'ulo; onye meworo ka ọchichọ-nkpuru-obi-ya sa mbara dika ala-mọ, ya onwe-ya di kwa ka ọnwu, afọ adighi-eju kwa ya, o we me ka mba nile zukọta n'ebe ọ nọ, ọ nāchikọta kwa ndi nile di iche iche n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 2

Echiche Habakuk 2:5 na onodu