Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Habakuk 2:6 Bible Nso (IGBOB)

Ndia, hà nile agaghi-atu ilu megide ya, na okwu miri emi, ọbuná okwu omimi di iche iche, bayere ya, si, Ahuhu diri onye ahu nke nēme ka ihe nābughi nke ya ba uba! rùe ole mb͕e? onye ji ihe-ibe ebob͕u onwe-ya!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 2

Echiche Habakuk 2:6 na onodu