Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezra 10:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Ezra nēkpe ekpere, nēkwuputa kwa ekwuputa, nākwa ákwá nātuda kwa onwe-ya n'ala n'iru ulo Chineke, esiri n'Israel chikọta n'ebe ọ nọ nkpọkọta madu di ọtutu nke-uku, bú ndikom, na ndinyom, na umu-ntakiri: n'ihi na ndi Israel kwara ákwá ri nne.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:1 na onodu