Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 6:12 Bible Nso (IGBOB)

Onye nọ n'ebe di anya gēsite n'ajọ ọria nēfe efe nwua; onye nọ nso gēsite na mma-agha da; onye fọduru nke anānọchigide kwa n'agha gēsite n'oké unwu nwua: M'we mezue ọnumam n'aru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 6

Echiche Ezikiel 6:12 na onodu