Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, were n'onwe-gi mma-agha di nkọ, dika aguba nke ndi nākọpu isi ka i gēwere ya n'onwe-gi, i gēme kwa ka ọ gabiga n'isi-gi na n'afu-ọnu-gi: i gēwere kwa n'onwe-gi ihe-ọtùtù itù atù, ke agiri-isi na afu-ọnu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 5

Echiche Ezikiel 5:1 na onodu