Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 45:19 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-ajam gēwere ufọdu n'ọbara àjà-nmehie ahu, tiye ya n'akuku-ọnu-uzọ nke ulo a, na n'ebe nkuku anọ nke ngwe diri ebe-ichu-àjà nka, na n'elu akuku-ọnu-uzọ nke ọnu-uzọ-ama nke ogige di nime.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 45

Echiche Ezikiel 45:19 na onodu