Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 41:7 Bible Nso (IGBOB)

Ulo ntà nke akuku ndia di obosara kari ka ha nāla elu elu n'idi ulo ahu buruburu; n'ihi na idi ulo ahu buruburu nāla elu elu buruburu ulo ahu n'akuku nile: n'ihi nka obosara nke diri ulo ahu di uku kari n'elu; otú a anēsi n'ulo ntà di ala rigorue ulo ntà kachasi elu site n'ulo ntà di n'etiti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:7 na onodu