Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 41:6 Bible Nso (IGBOB)

Ulo ntà nke akuku di kwa otù ulo ntà nke akuku n'elu ulo ntà nke akuku ọzọ okpukpu atọ, ha di kwa orú na iri n'usoro; ha we ba nime mb͕idi ahu nke diri ulo ahu bayere ulo ntà nke akuku di ya buruburu n'akuku nile, ka ha we jide mb͕idi ahu, ghara ijide mb͕idi ulo onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:6 na onodu