Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 40:42 Bible Nso (IGBOB)

Table anọ di-kwa-ra àjà-nsure-ọke, nke nkume awara awa, ogologo-ha di otù cubit na nkera, obosara-ha di kwa otù cubit na nkera, idi-elu-ha di kwa otù cubit: n'elu ha ka ha nādọba kwa ihe nile nke ha ji eb͕u anu àjà-nsure-ọku na àjà ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:42 na onodu