Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 38:21 Bible Nso (IGBOB)

M'gākpọ kwa mma-agha ka ọ dakwasi ya n'ugwum nile, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta): mma-agha onye ọ bula ganēmegide nwa-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 38

Echiche Ezikiel 38:21 na onodu