Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 29:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi Jehova ji si otú a: Le, M'gaje inye Nebukadreza, bú eze Babilon, ala Ijipt; ọ gāchilaga kwa ìgwè ndi-ya, kwata ihe-nkwata-ya, luta ihe-nluta-ya n'agha; o we buru ugwọ-ọlu agākwu usu-ndi-agha-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 29

Echiche Ezikiel 29:19 na onodu