Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 29:18 Bible Nso (IGBOB)

Nwa nke madu, Nebukadreza, bú eze Babilon, mere ka usu-ndi-agha-ya fè òfùfè uku megide Taia: isi nile ọ bula ka emere isi-nkwọcha, ubu nile ọ bula ka echihiara echihia: ma ọ dighi ugwọ-ọlu ọ natara, ọ dighi kwa nke usu-ndi-agha-ya natara, n'aka Taia, n'ihi òfùfè ahu o fère megide ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 29

Echiche Ezikiel 29:18 na onodu