Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ezikiel 28:22 Bible Nso (IGBOB)

si, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu nēmegide gi, Zaidon; ewe sọpurum n'etiti gi: ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'mesiri nime ya ihe nile ekpere n'ikpe, ewe dom nsọ nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 28

Echiche Ezikiel 28:22 na onodu